Daniel 8:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ọ nọ na-esikwu ike nke na o ruru n’ebe ihe ndị dị n’eluigwe dị.* O mekwara ka ụfọdụ n’ime ihe ndị dị n’eluigwe na ụfọdụ kpakpando daa n’ụwa, o wee zọọ ha ụkwụ. Daniel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 8:10 Amụma Daniel, p. 170-171, 173-176
10 Ọ nọ na-esikwu ike nke na o ruru n’ebe ihe ndị dị n’eluigwe dị.* O mekwara ka ụfọdụ n’ime ihe ndị dị n’eluigwe na ụfọdụ kpakpando daa n’ụwa, o wee zọọ ha ụkwụ.