Daniel 8:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 E nyefekwara ya ụfọdụ ihe ndị dị n’eluigwe* nakwa àjà a na-achụ mgbe niile. Ọ bụ n’ihi mmehie ya. Ọ nọkwa na-akwatu eziokwu n’ala. Ihe ọ nọ na-eme na-agara ya nke ọma. Daniel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 8:12 Amụma Daniel, p. 170-171, 175-176
12 E nyefekwara ya ụfọdụ ihe ndị dị n’eluigwe* nakwa àjà a na-achụ mgbe niile. Ọ bụ n’ihi mmehie ya. Ọ nọkwa na-akwatu eziokwu n’ala. Ihe ọ nọ na-eme na-agara ya nke ọma.