Daniel 8:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Ọ ga-esi ezigbo ike, ma ọ gaghị abụ n’ike aka ya. Ọ ga-ala ọtụtụ ihe n’iyi. Ihe ọ na-eme ga na-agara ya nke ọma, ọ ga-emezukwa ihe dị ya n’obi. Ọ ga-ebibi ndị dike, bibiekwa ndị nsọ.+ Daniel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 8:24 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),5/2022, p. 10 Ụlọ Nche,6/15/2012, p. 16 Amụma Daniel, p. 170-171, 173-176
24 Ọ ga-esi ezigbo ike, ma ọ gaghị abụ n’ike aka ya. Ọ ga-ala ọtụtụ ihe n’iyi. Ihe ọ na-eme ga na-agara ya nke ọma, ọ ga-emezukwa ihe dị ya n’obi. Ọ ga-ebibi ndị dike, bibiekwa ndị nsọ.+
8:24 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),5/2022, p. 10 Ụlọ Nche,6/15/2012, p. 16 Amụma Daniel, p. 170-171, 173-176