Daniel 9:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 n’afọ nke mbụ n’ọchịchị ya, mụnwa, bụ́ Daniel, si n’akwụkwọ dị iche iche* ghọta na Jeruselem ga-atọgbọrọ chakoo+ afọ iri asaa,+ otú Jehova gwara Jeremaya onye amụma. Daniel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 9:2 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),10/2016, p. 14 Ụlọ Nche,1/1/2011, p. 226/1/2007, p. 22 Amụma Daniel, p. 181, 309
2 n’afọ nke mbụ n’ọchịchị ya, mụnwa, bụ́ Daniel, si n’akwụkwọ dị iche iche* ghọta na Jeruselem ga-atọgbọrọ chakoo+ afọ iri asaa,+ otú Jehova gwara Jeremaya onye amụma.
9:2 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),10/2016, p. 14 Ụlọ Nche,1/1/2011, p. 226/1/2007, p. 22 Amụma Daniel, p. 181, 309