Daniel 9:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Anyị erubeghị isi n’ihe Jehova Chineke anyị kwuru. Anyị edebeghị iwu ya ndị o si n’aka ndị ohu ya bụ́ ndị amụma nye anyị.+
10 Anyị erubeghị isi n’ihe Jehova Chineke anyị kwuru. Anyị edebeghị iwu ya ndị o si n’aka ndị ohu ya bụ́ ndị amụma nye anyị.+