Daniel 9:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 “Ebe ọ bụ na Jehova mụ anya, o mere ka ọdachi dakwasị anyị, n’ihi na Jehova Chineke anyị bụ onye ezi omume n’ihe niile o merela, ma anyịnwa erubereghị ya isi.+ Daniel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 9:14 Amụma Daniel, p. 183
14 “Ebe ọ bụ na Jehova mụ anya, o mere ka ọdachi dakwasị anyị, n’ihi na Jehova Chineke anyị bụ onye ezi omume n’ihe niile o merela, ma anyịnwa erubereghị ya isi.+