Daniel 9:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 “Ugbu a, Jehova Chineke anyị, Onye ji aka ya dị ike kpọpụta ndị ya n’Ijipt+ ma meere onwe ya aha ruo taa,+ anyị emehiela, meekwa ihe ọjọọ. Daniel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 9:15 Amụma Daniel, p. 183-184
15 “Ugbu a, Jehova Chineke anyị, Onye ji aka ya dị ike kpọpụta ndị ya n’Ijipt+ ma meere onwe ya aha ruo taa,+ anyị emehiela, meekwa ihe ọjọọ.