Daniel 9:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Chineke m, biko, gee m ntị ma nụrụ ihe m na-ekwu. Meghee anya gị hụrụ otú obodo anyị a kpọkwasịrị aha gị si tọgbọrọ chakoo. Anyị na-arịọ gị arịrịọ a maka na ị na-eme ebere nke ukwuu, ọ bụghị maka na anyị bụ ndị ezi omume.+ Daniel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 9:18 Amụma Daniel, p. 184
18 Chineke m, biko, gee m ntị ma nụrụ ihe m na-ekwu. Meghee anya gị hụrụ otú obodo anyị a kpọkwasịrị aha gị si tọgbọrọ chakoo. Anyị na-arịọ gị arịrịọ a maka na ị na-eme ebere nke ukwuu, ọ bụghị maka na anyị bụ ndị ezi omume.+