Daniel 9:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 mgbe ahụ m ka na-ekpe ekpere a, otu onye bịakwutere m. Ọ bụ Gebriel,+ onye ahụ m hụburu n’ọhụụ.+ Ọ bịakwutere m mgbe ike gwụcharala m, n’ihe dị ka n’oge e ji achụ àjà ná mgbede. Daniel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 9:21 Ụlọ Nche,9/1/2007, p. 20 Amụma Daniel, p. 185
21 mgbe ahụ m ka na-ekpe ekpere a, otu onye bịakwutere m. Ọ bụ Gebriel,+ onye ahụ m hụburu n’ọhụụ.+ Ọ bịakwutere m mgbe ike gwụcharala m, n’ihe dị ka n’oge e ji achụ àjà ná mgbede.