Daniel 10:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 M wee nọrọ naanị m. Mgbe m hụrụ ọhụụ a dị egwu, ike gwụchara m, ihu m gbanwekwara. Ume ọ bụla afọghịzi m n’ahụ́.+
8 M wee nọrọ naanị m. Mgbe m hụrụ ọhụụ a dị egwu, ike gwụchara m, ihu m gbanwekwara. Ume ọ bụla afọghịzi m n’ahụ́.+