Daniel 10:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Otu onye nke yiri mmadụ metụziri egbugbere ọnụ m aka.+ M wee meghee ọnụ m gwa onye ahụ guzo m n’ihu, sị: “Onyenwe m, ahụ́ na-ama m jijiji n’ihi ihe m hụrụ n’ọhụụ, ike adịghịkwa m.+ Daniel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 10:16 Amụma Daniel, p. 206-208
16 Otu onye nke yiri mmadụ metụziri egbugbere ọnụ m aka.+ M wee meghee ọnụ m gwa onye ahụ guzo m n’ihu, sị: “Onyenwe m, ahụ́ na-ama m jijiji n’ihi ihe m hụrụ n’ọhụụ, ike adịghịkwa m.+