-
Daniel 11:17Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
17 Ọ ga-ekpebisi ike iji ike niile o nwere n’alaeze ya bịa. Ya na ya ga-ekwekọrịta, ọ ga-emezukwa ihe dị ya n’obi. A ga-enye ya ikike ka o bibie nwaanyị nke ụmụ nwaanyị mụrụ. Nwaanyị ahụ ga-ada, gharazie ịbụ nke ya.
-