Daniel 11:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 “Ndị eze abụọ a ga-eburu ihe ọjọọ ha chọrọ ime n’obi, ha ga-anọdụkwa ọdụ n’otu tebụl na-aghara ibe ha ụgha. Ma nkata ha na-akpa agaghị enwe isi n’ihi na ọgwụgwụ ga-abịa n’oge a kara aka.+ Daniel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 11:27 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),5/2020, p. 5 Amụma Daniel, p. 256-259
27 “Ndị eze abụọ a ga-eburu ihe ọjọọ ha chọrọ ime n’obi, ha ga-anọdụkwa ọdụ n’otu tebụl na-aghara ibe ha ụgha. Ma nkata ha na-akpa agaghị enwe isi n’ihi na ọgwụgwụ ga-abịa n’oge a kara aka.+