Daniel 12:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ọtụtụ n’ime ndị nwụrụ anwụ* ga-eteta. Ụfọdụ ga-enweta ndụ ebighị ebi. Ma a ga-akọcha ndị ọzọ, ihere ga-emekwa ha ruo mgbe ebighị ebi. Daniel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 12:2 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),9/2022, p. 20-22, 26 Amụma Daniel, p. 290-292
2 Ọtụtụ n’ime ndị nwụrụ anwụ* ga-eteta. Ụfọdụ ga-enweta ndụ ebighị ebi. Ma a ga-akọcha ndị ọzọ, ihere ga-emekwa ha ruo mgbe ebighị ebi.