Hosia 2:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ọ ga-achụwa ndị ya na ha na-eme enyi, ma ọ gaghị achụkwute ha.+ Ọ ga-achọ ha, ma ọ gaghị achọta ha. Ọ ga-asịkwa, ‘M ga-alaghachikwuru di m nke mbụ,+N’ihi na ihe dịịrị m mma mgbe ahụ karịa ugbu a.’+ Hosia Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:7 Ụlọ Nche,11/15/2005, p. 19
7 Ọ ga-achụwa ndị ya na ha na-eme enyi, ma ọ gaghị achụkwute ha.+ Ọ ga-achọ ha, ma ọ gaghị achọta ha. Ọ ga-asịkwa, ‘M ga-alaghachikwuru di m nke mbụ,+N’ihi na ihe dịịrị m mma mgbe ahụ karịa ugbu a.’+