-
Hosia 2:12Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
12 M ga-ebibi osisi vaịn ya na osisi fig ya, bụ́ ndị o kwuru gbasara ha, sị:
‘Ihe ndị a ka ndị mụ na ha na-eme enyi ji kwụọ m ụgwọ.’
M ga-emekwa ka ha dị ka oké ọhịa.
Anụ ọhịa ga-erichapụkwa ha.
-