Hosia 4:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ndị Izrel, nụrụnụ okwu Jehova,N’ihi na Jehova na ndị bi n’ala a nwere okwu,+Maka na eziokwu na ịhụnanya* adịghị n’ala a, ha amaghịkwa Chineke.+ Hosia Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 4:1 Ụbọchị Jehova, p. 57-62
4 Ndị Izrel, nụrụnụ okwu Jehova,N’ihi na Jehova na ndị bi n’ala a nwere okwu,+Maka na eziokwu na ịhụnanya* adịghị n’ala a, ha amaghịkwa Chineke.+