Hosia 4:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ha ga-eri ihe, ma afọ agaghị eju ha.+ Ha na ọtụtụ ụmụ nwaanyị ga na-akwa iko,* ma ha agaghị amụba,+N’ihi na o nweghị ihe ha ji Jehova kpọrọ.
10 Ha ga-eri ihe, ma afọ agaghị eju ha.+ Ha na ọtụtụ ụmụ nwaanyị ga na-akwa iko,* ma ha agaghị amụba,+N’ihi na o nweghị ihe ha ji Jehova kpọrọ.