Hosia 4:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Mgbe mmanya* ya gwụrụ,Ya na ọtụtụ ụmụ nwaanyị na-akwa iko.* Ihe ihere na-atọgbu ndị na-achị* ya atọgbu.+ Hosia Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 4:18 Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 43
18 Mgbe mmanya* ya gwụrụ,Ya na ọtụtụ ụmụ nwaanyị na-akwa iko.* Ihe ihere na-atọgbu ndị na-achị* ya atọgbu.+