Hosia 5:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ama m Ifrem,Izrel ezoghịkwa ezo n’anya m. Ugbu a, Ifrem, gị na ọtụtụ ụmụ nwaanyị akwaala iko.* Izrel emerụọla onwe ya.+
3 Ama m Ifrem,Izrel ezoghịkwa ezo n’anya m. Ugbu a, Ifrem, gị na ọtụtụ ụmụ nwaanyị akwaala iko.* Izrel emerụọla onwe ya.+