Hosia 9:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 “Izrel, aṅụrịla ọṅụ.+ Enwela aṅụrị otú ndị dị iche iche na-enwe. N’ihi na ịgba akwụna* emeela ka ị hapụ Chineke gị wee kpafuo.+ Ụgwọ a na-akwụ gị maka akwụna ị na-agba n’ebe niile a na-azọcha ọka* na-amasị gị.+
9 “Izrel, aṅụrịla ọṅụ.+ Enwela aṅụrị otú ndị dị iche iche na-enwe. N’ihi na ịgba akwụna* emeela ka ị hapụ Chineke gị wee kpafuo.+ Ụgwọ a na-akwụ gị maka akwụna ị na-agba n’ebe niile a na-azọcha ọka* na-amasị gị.+