Hosia 9:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 E nwere mgbe onye nche+ Ifrem na-erubere Chineke m isi.+ Ma ugbu a, ụzọ niile nke ndị amụma ya+ dị ka ọnyà onye na-achụ nta nnụnụ. Ibu iro dị n’ụlọ Chineke ya.
8 E nwere mgbe onye nche+ Ifrem na-erubere Chineke m isi.+ Ma ugbu a, ụzọ niile nke ndị amụma ya+ dị ka ọnyà onye na-achụ nta nnụnụ. Ibu iro dị n’ụlọ Chineke ya.