Hosia 10:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 “Izrel dị ka osisi vaịn mebiri emebi,* nke na-amịrị onwe ya mkpụrụ.+ Ka ọ na-amịkwu mkpụrụ, ka ọ na-arụkwu ebe ịchụàjà.+ Ka ala ya na-emepụtakwu ihe, ka ogidi arụsị ya na-amakwu mma.+ Hosia Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 10:1 Ụlọ Nche,11/15/2005, p. 27
10 “Izrel dị ka osisi vaịn mebiri emebi,* nke na-amịrị onwe ya mkpụrụ.+ Ka ọ na-amịkwu mkpụrụ, ka ọ na-arụkwu ebe ịchụàjà.+ Ka ala ya na-emepụtakwu ihe, ka ogidi arụsị ya na-amakwu mma.+