Hosia 10:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ha na-ekwu ihe na-enweghị isi, na-agha ụgha, na-aṅụ iyi ụgha,+ na-agbakwa ndụ. Ikpe na-ezighị ezi ha na-ekpe dị ka ahịhịa na-egbu mmadụ nke puru ebe a kọrọ ihe.+
4 Ha na-ekwu ihe na-enweghị isi, na-agha ụgha, na-aṅụ iyi ụgha,+ na-agbakwa ndụ. Ikpe na-ezighị ezi ha na-ekpe dị ka ahịhịa na-egbu mmadụ nke puru ebe a kọrọ ihe.+