Hosia 10:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ndị bi na Sameria ga-atụ ụjọ n’ihi arụsị nwa ehi nke Bet-even.+ Ndị ya ga-eruru ya uju,Ha na ndị nchụàjà chi ala ọzọ ya, bụ́ ndị na-enwebu aṅụrị maka ya, nakwa maka ebube ya. N’ihi na a ga-esi n’ebe ha nọ dọrọ ya n’agha. Hosia Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 10:5 Ụlọ Nche,9/15/2007, p. 179/1/1998, p. 22-23
5 Ndị bi na Sameria ga-atụ ụjọ n’ihi arụsị nwa ehi nke Bet-even.+ Ndị ya ga-eruru ya uju,Ha na ndị nchụàjà chi ala ọzọ ya, bụ́ ndị na-enwebu aṅụrị maka ya, nakwa maka ebube ya. N’ihi na a ga-esi n’ebe ha nọ dọrọ ya n’agha.