Hosia 10:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Izrel, i mehiela malite n’oge a kpara arụ na Gibia.+ Ha agbanweghị àgwà ha. E bibighị ndị ajọ omume kpamkpam mgbe a lụsoro ha agha na Gibia.
9 Izrel, i mehiela malite n’oge a kpara arụ na Gibia.+ Ha agbanweghị àgwà ha. E bibighị ndị ajọ omume kpamkpam mgbe a lụsoro ha agha na Gibia.