Hosia 14:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ha ga-ebi ọzọ na ndò ya. Ha ga-akụ ọka,* ha ga-amakwa ifuru dị ka osisi vaịn.+ Ndị mmadụ ga-akọ gbasara ya otú ha si akọ gbasara mmanya Lebanọn.*
7 Ha ga-ebi ọzọ na ndò ya. Ha ga-akụ ọka,* ha ga-amakwa ifuru dị ka osisi vaịn.+ Ndị mmadụ ga-akọ gbasara ya otú ha si akọ gbasara mmanya Lebanọn.*