-
Joel 1:7Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
7 O mebichaala osisi vaịn m, meekwa ka osisi fig m fọ naanị úkwù ya.
O kpechapụla azụ ha ma tụfuo ha.
Alaka ha na-achazi ọcha.
-
7 O mebichaala osisi vaịn m, meekwa ka osisi fig m fọ naanị úkwù ya.
O kpechapụla azụ ha ma tụfuo ha.
Alaka ha na-achazi ọcha.