Joel 1:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ndị nchụàjà, yirinụ ákwà iru uju, ruonụ uju;*Ndị na-eje ozi n’ebe ịchụàjà, tienụ mkpu ákwá.+ Batanụ, yirinụ ákwà iru uju nọrọ ruo mgbe chi bọrọ, unu ndị na-ejere Chineke m ozi;N’ihi na a naghịzi eweta àjà ọka+ na àjà mmanya+ n’ụlọ Chineke unu. Joel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:13 Ụlọ Nche,5/1/1998, p. 10
13 Ndị nchụàjà, yirinụ ákwà iru uju, ruonụ uju;*Ndị na-eje ozi n’ebe ịchụàjà, tienụ mkpu ákwá.+ Batanụ, yirinụ ákwà iru uju nọrọ ruo mgbe chi bọrọ, unu ndị na-ejere Chineke m ozi;N’ihi na a naghịzi eweta àjà ọka+ na àjà mmanya+ n’ụlọ Chineke unu.