25 M ga-enyeghachi unu ihe ndị funahụrụ unu n’afọ ndị ahụ
Igurube ndị na-abịa n’ìgwè richapụrụ ihe unu, ha na igurube ndị na-enweghị nku, igurube ndị na-erichapụ ihe ọ bụla ha hụrụ nakwa igurube ndị na-eri ihe ọsọ ọsọ,
Bụ́ ìgwè ndị agha m m zitere ka ha mesie unu ike.+