Emọs 1:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 N’ihi ya, m ga-amụnye mgbidi Raba+ ọkụ. Ọ ga-erepịakwa ụlọ elu ya niile. A ga-eti mkpu agha n’ụbọchị agha. Oké ifufe ga-efekwa n’ụbọchị oké ifufe mmiri.
14 N’ihi ya, m ga-amụnye mgbidi Raba+ ọkụ. Ọ ga-erepịakwa ụlọ elu ya niile. A ga-eti mkpu agha n’ụbọchị agha. Oké ifufe ga-efekwa n’ụbọchị oké ifufe mmiri.