Emọs 2:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Jehova kwukwara, sị: ‘N’ihi isi ndị Juda nupụrụ+ ugboro ugboro,* m gaghị ahapụ ime ha ihe m kpebiri ime ha,N’ihi na ha jụrụ iwu JehovaNakwa n’ihi na ha esoghị ntụziaka ya.+ Ma ihe mere ka ha kpafuo bụ ụgha e ji mara ndị nna nna ha.+ Emọs Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:4 Ụlọ Nche,11/15/2004, p. 17
4 Jehova kwukwara, sị: ‘N’ihi isi ndị Juda nupụrụ+ ugboro ugboro,* m gaghị ahapụ ime ha ihe m kpebiri ime ha,N’ihi na ha jụrụ iwu JehovaNakwa n’ihi na ha esoghị ntụziaka ya.+ Ma ihe mere ka ha kpafuo bụ ụgha e ji mara ndị nna nna ha.+