Emọs 3:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 ‘Kwusaanụ ya n’ụlọ elu niile dị n’AshdọdNakwa n’ụlọ elu niile dị n’Ijipt. Sịnụ: “Zukọtanụ n’elu ugwu niile dị na Sameria.+ Hụnụ ọgba aghara juru na ya,Hụkwanụ otú e si na-erigbu ndị mmadụ na ya.+
9 ‘Kwusaanụ ya n’ụlọ elu niile dị n’AshdọdNakwa n’ụlọ elu niile dị n’Ijipt. Sịnụ: “Zukọtanụ n’elu ugwu niile dị na Sameria.+ Hụnụ ọgba aghara juru na ya,Hụkwanụ otú e si na-erigbu ndị mmadụ na ya.+