Emọs 6:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Gaanụ Kalne ka unu hụ ihe na-eme. Sikwanụ ebe ahụ gaa Hemat+ bụ́ Obodo Ukwu. Gbadaanụ Gat nke dị na Filistia. Ọ̀ bụ ha ka alaeze ndị a* mma? Ka ala ha ọ̀ ka ala unu?
2 Gaanụ Kalne ka unu hụ ihe na-eme. Sikwanụ ebe ahụ gaa Hemat+ bụ́ Obodo Ukwu. Gbadaanụ Gat nke dị na Filistia. Ọ̀ bụ ha ka alaeze ndị a* mma? Ka ala ha ọ̀ ka ala unu?