Emọs 6:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Unu na-abụ abụ na-abaghị uru mgbe unu na-anụ ụda ụbọ akwara,+Na-arụkwa ngwá egwú otú Devid rụrụ.+ Emọs Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 6:5 Ụlọ Nche,11/15/2004, p. 20-21