-
Emọs 7:4Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
4 Ihe a ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova gosiri m: Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru ka e jiri ọkụ taa ala ahụ ahụhụ. Ọkụ wee repịa nnukwu ogbu mmiri, repịakwa ibé ala ahụ.
-