Emọs 8:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ha bụ ndị ji mmehie Sameria+ na-aṅụ iyi, ndị na-asị: “Dan, otú ahụ o doro anya na chi gị dị ndụ,”+Na-asịkwa, “Otú ahụ o doro anya na ụzọ Bia-shiba+ na-adịgide.” Ha ga-ada, ha agaghị ebili ọzọ.’”+
14 Ha bụ ndị ji mmehie Sameria+ na-aṅụ iyi, ndị na-asị: “Dan, otú ahụ o doro anya na chi gị dị ndụ,”+Na-asịkwa, “Otú ahụ o doro anya na ụzọ Bia-shiba+ na-adịgide.” Ha ga-ada, ha agaghị ebili ọzọ.’”+