Obedaya 13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 I kwesịghị ịbata n’ọnụ ụzọ ámá nke ndị m n’ụbọchị ọdachi dakwasịrị ha.+ I kwesịghị ịnọ na-achị ọchị n’ihi ahụhụ ọ na-ata n’ụbọchị ọdachi dakwasịrị ya. I kwesịghịkwa imetụ akụ̀ ya aka n’ụbọchị ọdachi dakwasịrị ya.+
13 I kwesịghị ịbata n’ọnụ ụzọ ámá nke ndị m n’ụbọchị ọdachi dakwasịrị ha.+ I kwesịghị ịnọ na-achị ọchị n’ihi ahụhụ ọ na-ata n’ụbọchị ọdachi dakwasịrị ya. I kwesịghịkwa imetụ akụ̀ ya aka n’ụbọchị ọdachi dakwasịrị ya.+