Maịka 6:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ị ga-eri ihe ma afọ agaghị eju gị. O nweghị ihe ga-adị gị n’afọ.+ O nweghị ebe ị ga-ebusa ngwongwo ị kwapụtara, ndị ọzọ aghara iburu ya. M ga-enyefe ndị iro gị ngwongwo ị kwapụtara.
14 Ị ga-eri ihe ma afọ agaghị eju gị. O nweghị ihe ga-adị gị n’afọ.+ O nweghị ebe ị ga-ebusa ngwongwo ị kwapụtara, ndị ọzọ aghara iburu ya. M ga-enyefe ndị iro gị ngwongwo ị kwapụtara.