Maịka 7:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ọ ga-emere anyị ebere ọzọ.+ Ọ ga-emeri mmehie* anyị. Ị ga-atụbakwa mmehie anyị niile n’ala ala oké osimiri.+ Maịka Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 7:19 Bịaruo Jehova Nso, p. 264-265 Ụlọ Nche,8/15/2003, p. 247/1/2003, p. 18
19 Ọ ga-emere anyị ebere ọzọ.+ Ọ ga-emeri mmehie* anyị. Ị ga-atụbakwa mmehie anyị niile n’ala ala oké osimiri.+