Nehọm 1:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 N’ihi na ha na-agbakụ onwe ha dị ka osisi ogwu. Ha dịkwa ka ndị mmanya* na-egbu. Ma a ga-akpọ ha ọkụ dị ka okporo ọka kpọnwụrụ akpọnwụ.
10 N’ihi na ha na-agbakụ onwe ha dị ka osisi ogwu. Ha dịkwa ka ndị mmanya* na-egbu. Ma a ga-akpọ ha ọkụ dị ka okporo ọka kpọnwụrụ akpọnwụ.