Nehọm 2:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, sị: “Ana m emegide gị.+ M ga-agba ụgbọ ịnyịnya agha gị ọkụ, ha akwụọ anwụrụ.+ Mma agha ga-egbuchapụ ọdụm gị niile. M ga-eme ka a gharazie inwe ndị ga-abụrụ gị anụ oriri n’ụwa. A gaghịkwa anụ olu ndị ozi gị ọzọ.”+
13 Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, sị: “Ana m emegide gị.+ M ga-agba ụgbọ ịnyịnya agha gị ọkụ, ha akwụọ anwụrụ.+ Mma agha ga-egbuchapụ ọdụm gị niile. M ga-eme ka a gharazie inwe ndị ga-abụrụ gị anụ oriri n’ụwa. A gaghịkwa anụ olu ndị ozi gị ọzọ.”+