-
Nehọm 3:4Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
4 Nke a bụ n’ihi ajọ akwụna nwaanyị akwụna na-agba.
Ọ bụ nwaanyị mara ezigbo mma nke na-agba afa.
O ji akwụna ọ na-agba na-amata mba dị iche iche n’ọnyà, jirikwa afa ọ na-agba na-amata ezinụlọ dị iche iche n’ọnyà.
-