Nehọm 3:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, sị: “Ana m emegide gị.*+ M ga-achịli uwe mwụda gị, jiri ya wụchie gị ihu. M ga-eme ka mba dị iche iche hụ ọtọ gị,Meekwa ka alaeze dị iche iche hụ ihere e menyere gị.
5 Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, sị: “Ana m emegide gị.*+ M ga-achịli uwe mwụda gị, jiri ya wụchie gị ihu. M ga-eme ka mba dị iche iche hụ ọtọ gị,Meekwa ka alaeze dị iche iche hụ ihere e menyere gị.