Nehọm 3:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 O nweghị onye ga-enyere gị aka n’oké ọdachi dakwasịrị gị. Ọnyá na-aba gị agaghị ala ala. Ndị niile nụrụ akụkọ banyere ihe mere gị ga-akụ aka.+ N’ihi na ò nwere onye na-atabeghị ahụhụ maka na obi tara gị mmiri?”+
19 O nweghị onye ga-enyere gị aka n’oké ọdachi dakwasịrị gị. Ọnyá na-aba gị agaghị ala ala. Ndị niile nụrụ akụkọ banyere ihe mere gị ga-akụ aka.+ N’ihi na ò nwere onye na-atabeghị ahụhụ maka na obi tara gị mmiri?”+