Zefanaya 3:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 M ga-akpọkọta ndị na-eru uju maka na ha anọghị n’oge ememme unu.+ Ha anọghị ebe unu nọ n’ihi na ha nọ n’ala ọzọ na-edi nkọcha a na-akọcha ha.+
18 M ga-akpọkọta ndị na-eru uju maka na ha anọghị n’oge ememme unu.+ Ha anọghị ebe unu nọ n’ihi na ha nọ n’ala ọzọ na-edi nkọcha a na-akọcha ha.+