Hagaị 2:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Hagaị jụziri, sị: “Ọ bụrụ na onye na-adịghị ọcha maka na o metụrụ ozu* aka emetụ nke ọ bụla n’ime ihe ndị a aka, ihe o metụrụ aka ọ̀ ga-abụzi ihe na-adịghị ọcha?”+ Ndị nchụàjà zara, sị: “Ọ ga-abụ ihe na-adịghị ọcha.”
13 Hagaị jụziri, sị: “Ọ bụrụ na onye na-adịghị ọcha maka na o metụrụ ozu* aka emetụ nke ọ bụla n’ime ihe ndị a aka, ihe o metụrụ aka ọ̀ ga-abụzi ihe na-adịghị ọcha?”+ Ndị nchụàjà zara, sị: “Ọ ga-abụ ihe na-adịghị ọcha.”