Hagaị 2:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Mkpụrụ ọ̀ ka dị n’ebe a na-edowe ihe?*+ Osisi vaịn, osisi fig, osisi pomigranet, na osisi oliv amịbeghị mkpụrụ ruo ugbu a, ka hà amịala? Ma, malite taa, m ga-agọzi unu.’”+ Hagaị Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:19 Ụlọ Nche,4/15/2006, p. 26-27
19 Mkpụrụ ọ̀ ka dị n’ebe a na-edowe ihe?*+ Osisi vaịn, osisi fig, osisi pomigranet, na osisi oliv amịbeghị mkpụrụ ruo ugbu a, ka hà amịala? Ma, malite taa, m ga-agọzi unu.’”+