Zekaraya 3:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Mmụọ ozi ahụ gwara ndị guzo n’ihu ya, sị, “Yipụnụ ya uwe ya ruru unyi.” O wee sị ya: “Lee, ewepụla m mmehie gị,* a ga-eyiwekwa gị uwe dị mma.”*+
4 Mmụọ ozi ahụ gwara ndị guzo n’ihu ya, sị, “Yipụnụ ya uwe ya ruru unyi.” O wee sị ya: “Lee, ewepụla m mmehie gị,* a ga-eyiwekwa gị uwe dị mma.”*+