Zekaraya 8:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 N’ihi na tupu oge ahụ, a naghị akwụ ma mmadụ ma anụmanụ ụgwọ ọrụ.+ E nweghị onye na-apụ ma na-abata n’udo n’ihi onye iro, maka na m mere ka mmadụ niile na-emegide ibe ha.’ Zekaraya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 8:10 Ụlọ Nche,1/1/1996, p. 19
10 N’ihi na tupu oge ahụ, a naghị akwụ ma mmadụ ma anụmanụ ụgwọ ọrụ.+ E nweghị onye na-apụ ma na-abata n’udo n’ihi onye iro, maka na m mere ka mmadụ niile na-emegide ibe ha.’